Luk 22:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Jizọs wee gwa ndị isi nchụàjà na ndị isi ndị nche ụlọ nsọ na ndị okenye chọ ya bịa ebe ahụ, sị: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ka à ga-asị na unu bịara ijide onye ohi?+
52 Jizọs wee gwa ndị isi nchụàjà na ndị isi ndị nche ụlọ nsọ na ndị okenye chọ ya bịa ebe ahụ, sị: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ka à ga-asị na unu bịara ijide onye ohi?+