Luk 22:66 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 66 Mgbe chi bọrọ, ìgwè ndị okenye ndị Juu, ma ndị isi nchụàjà ma ndị odeakwụkwọ, zukọtara.+ Ha wee kpụrụ ya banye n’ụlọ nzukọ Sanhedrin ha, sị ya: Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:66 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 290 Ụlọ Nche,12/1/1990, p. 8
66 Mgbe chi bọrọ, ìgwè ndị okenye ndị Juu, ma ndị isi nchụàjà ma ndị odeakwụkwọ, zukọtara.+ Ha wee kpụrụ ya banye n’ụlọ nzukọ Sanhedrin ha, sị ya: