Luk 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Herọd hụrụ Jizọs, obi tọrọ ya ezigbo ụtọ n’ihi na ọ dịla anya ọ nọ na-achọ ịhụ ya. Ọ nụla ọtụtụ ihe gbasara ya,+ ọ nọkwa na-atụ anya ịhụ ọrụ ebube ụfọdụ ọ ga-arụ. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:8 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 292 Ụlọ Nche,12/15/1990, p. 8
8 Mgbe Herọd hụrụ Jizọs, obi tọrọ ya ezigbo ụtọ n’ihi na ọ dịla anya ọ nọ na-achọ ịhụ ya. Ọ nụla ọtụtụ ihe gbasara ya,+ ọ nọkwa na-atụ anya ịhụ ọrụ ebube ụfọdụ ọ ga-arụ.