Luk 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 wee sị ha: “Unu kpọtaara m nwoke a, sị na ọ na-eme ka ndị mmadụ na-enupụ isi. Ma, ajụrụ m ya ajụjụ n’ihu unu gbasara ihe unu sị na o mere. Ahụghịkwa m ihe ọjọọ ọ bụla o mere.+
14 wee sị ha: “Unu kpọtaara m nwoke a, sị na ọ na-eme ka ndị mmadụ na-enupụ isi. Ma, ajụrụ m ya ajụjụ n’ihu unu gbasara ihe unu sị na o mere. Ahụghịkwa m ihe ọjọọ ọ bụla o mere.+