-
Luk 23:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 E nwekwara ìgwè mmadụ na ụmụ nwaanyị ndị na-eso Jizọs n’azụ. Ụmụ nwaanyị ndị ahụ nọ na-eti aka n’obi ma na-ebere ya ákwá arịrị.