Luk 23:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ìgwè mmadụ guzo na-ekiri ihe na-emenụ. Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ. Ya zọpụtanụ onwe ya, ma ọ bụrụ na ọ bụ Kraịst, Onye Chineke Họọrọ.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:35 Ụlọ Nche,11/15/1996, p. 31
35 Ìgwè mmadụ guzo na-ekiri ihe na-emenụ. Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ. Ya zọpụtanụ onwe ya, ma ọ bụrụ na ọ bụ Kraịst, Onye Chineke Họọrọ.”+