Luk 23:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Otu n’ime ndị omekome ahụ a kwụwara n’elu osisi malitekwara ịkparị ya,+ sị: “Ọ̀ kwa ị sị na ị bụ Kraịst? Zọpụtanụ onwe gị, zọpụtakwa anyị.”
39 Otu n’ime ndị omekome ahụ a kwụwara n’elu osisi malitekwara ịkparị ya,+ sị: “Ọ̀ kwa ị sị na ị bụ Kraịst? Zọpụtanụ onwe gị, zọpụtakwa anyị.”