Luk 23:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 O wee budata ya+ ma fụchie ya ezigbo ákwà linin, liekwa ya n’ili* e gwuru n’oké nkume,+ nke ọ na-adịbeghị onye e liri na ya. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:53 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 19-20 Teta!,1/8/1999, p. 22
53 O wee budata ya+ ma fụchie ya ezigbo ákwà linin, liekwa ya n’ili* e gwuru n’oké nkume,+ nke ọ na-adịbeghị onye e liri na ya.