Luk 23:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 Ha laghachikwara ka ha kwadebe ihe na-esi ísì ọma na mmanụ na-esi ísì ọma. Ma, ha zuru ike n’Ụbọchị Izu Ike+ otú iwu kwuru. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:56 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 303
56 Ha laghachikwara ka ha kwadebe ihe na-esi ísì ọma na mmanụ na-esi ísì ọma. Ma, ha zuru ike n’Ụbọchị Izu Ike+ otú iwu kwuru.