Luk 24:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma anyị nọ na-atụ anya na nwoke a ga-anapụta Izrel.+ E wezụgakwa ihe ndị a, nke a bụ ụbọchị nke atọ kemgbe ihe ndị a mere.
21 Ma anyị nọ na-atụ anya na nwoke a ga-anapụta Izrel.+ E wezụgakwa ihe ndị a, nke a bụ ụbọchị nke atọ kemgbe ihe ndị a mere.