-
Luk 24:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Ha agwa ibe ha, sị: “Ka a sịkwa ihe mere okwu ya ji ruo anyị nnọọ n’obi mgbe ọ nọ na-agwa anyị okwu n’ụzọ, na-akọwakwara anyị Akwụkwọ Nsọ nke ọma.”
-