Jọn 3:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Onye nwe nwaanyị a na-alụ ọhụrụ bụ nwoke na-alụ ya.+ Ma, mgbe enyi nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ guzo ma nụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ, ọ na-enwe ezigbo ọṅụ. N’ihi ya, e meela ka ọṅụ m zuo ezuo. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:29 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2019, p. 30 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 46 Ụlọ Nche,3/15/1990, p. 24
29 Onye nwe nwaanyị a na-alụ ọhụrụ bụ nwoke na-alụ ya.+ Ma, mgbe enyi nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ guzo ma nụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ, ọ na-enwe ezigbo ọṅụ. N’ihi ya, e meela ka ọṅụ m zuo ezuo.