Jọn 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jizọs zara ya, sị: “A sị na ị ma onyinye Chineke na-enye n’efu+ na onye na-asị gị, ‘Nye m mmiri ka m ṅụọ,’ ị gaara arịọ ya mmiri, ọ gakwaara enye gị mmiri na-enye ndụ.”+
10 Jizọs zara ya, sị: “A sị na ị ma onyinye Chineke na-enye n’efu+ na onye na-asị gị, ‘Nye m mmiri ka m ṅụọ,’ ị gaara arịọ ya mmiri, ọ gakwaara enye gị mmiri na-enye ndụ.”+