Jọn 4:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ha wee gwa nwaanyị ahụ, sị: “Ọ bụghịzi naanị ihe i kwuru mere anyị ji kwere, n’ihi na anyị ejirila ntị anyị nụ, anyị amarakwala na nwoke a bụ onye ga-azọpụta ụwa n’eziokwu.”+
42 Ha wee gwa nwaanyị ahụ, sị: “Ọ bụghịzi naanị ihe i kwuru mere anyị ji kwere, n’ihi na anyị ejirila ntị anyị nụ, anyị amarakwala na nwoke a bụ onye ga-azọpụta ụwa n’eziokwu.”+