Jọn 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ahụ́ wee dị nwoke ahụ mma ozugbo, ya eburu ute* ya malite ịga ije. Ụbọchị ahụ bụ Ụbọchị Izu Ike. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:9 Ụlọ Nche,3/1/1995, p. 6-7