Jọn 5:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Enweghị m ike ime otu mkpụrụ ihe bụ́ uche m. Ọ bụ otú Nna m gwara m* ka m si ekpe ikpe. M na-ekpekwa ikpe ziri ezi+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche m, kama ọ bụ uche onye zitere m.+
30 Enweghị m ike ime otu mkpụrụ ihe bụ́ uche m. Ọ bụ otú Nna m gwara m* ka m si ekpe ikpe. M na-ekpekwa ikpe ziri ezi+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche m, kama ọ bụ uche onye zitere m.+