-
Jọn 6:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 N’ihi ya, mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ na Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya anọghị n’ebe ahụ, ha banyere ụgbọ mmiri ha bịawa Kapaniọm ịchọ Jizọs.
-