Jọn 6:71 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 71 N’eziokwu, ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saịmọn Iskarịọt n’ihi na ọ bụ ya ga-arara ya nye, n’agbanyeghị na o so ná ndịozi iri na abụọ ahụ.+
71 N’eziokwu, ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saịmọn Iskarịọt n’ihi na ọ bụ ya ga-arara ya nye, n’agbanyeghị na o so ná ndịozi iri na abụọ ahụ.+