Jọn 7:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ma, ọ na-ekwu banyere mmụọ nsọ nke ndị nwere okwukwe na ya na-aga ịnata, n’ihi na ha anatabeghị mmụọ nsọ+ ebe ọ bụ na e mebeghị ka Jizọs dị ebube.+
39 Ma, ọ na-ekwu banyere mmụọ nsọ nke ndị nwere okwukwe na ya na-aga ịnata, n’ihi na ha anatabeghị mmụọ nsọ+ ebe ọ bụ na e mebeghị ka Jizọs dị ebube.+