Jọn 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O kwuru ihe ndị a mgbe ọ na-ezi ihe n’ebe a na-edebe ego n’ụlọ nsọ.+ Ma e nweghị onye ọ bụla jidere ya maka na oge ya erubeghị.+
20 O kwuru ihe ndị a mgbe ọ na-ezi ihe n’ebe a na-edebe ego n’ụlọ nsọ.+ Ma e nweghị onye ọ bụla jidere ya maka na oge ya erubeghị.+