-
Jọn 8:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ọ bụ ya mere m ji gwa unu, sị: Unu ga-anwụ ná mmehie unu. N’ihi na ọ bụrụ na unu ekweghị na ọ bụ m bụ onye ahụ, unu ga-anwụ ná mmehie unu.”
-