Jọn 8:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ndị Juu wee sị ya: “Ọ̀ kwa anyị kwuru ekwu na ị bụ onye Sameria+ nakwa na mmụọ ọjọọ ji gị?”+