Jọn 9:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Jizọs kwuziri, sị: “Abịara m n’ụwa a ka e kpee ụwa ikpe, ka ndị na-anaghị ahụ ụzọ wee hụwa ụzọ,+ ka ndị na-ahụ ụzọ kpuokwa ìsì.”+
39 Jizọs kwuziri, sị: “Abịara m n’ụwa a ka e kpee ụwa ikpe, ka ndị na-anaghị ahụ ụzọ wee hụwa ụzọ,+ ka ndị na-ahụ ụzọ kpuokwa ìsì.”+