-
Jọn 10:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Jizọs wee sị ha: “M nọrọla n’ihu unu rụọ ọtụtụ ọrụ ọma si n’aka Nna m. Ole nke n’ime ọrụ ndị ahụ mere unu ji na-achọ ịtụ m nkume?”
-