Jọn 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na otu mkpụrụ ọka wit adaghị n’ala ree,* ọ ka bụ otu mkpụrụ ọka. Ma ọ bụrụ na o ree,*+ ọ na-amị ọtụtụ mkpụrụ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:24 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 240
24 N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na otu mkpụrụ ọka wit adaghị n’ala ree,* ọ ka bụ otu mkpụrụ ọka. Ma ọ bụrụ na o ree,*+ ọ na-amị ọtụtụ mkpụrụ.