Jọn 12:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, ya sowe m. Ebe m nọ ka onye ozi m ga-anọkwa.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, Nna m ga-eme ka o nwee ùgwù. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:26 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 240-241
26 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, ya sowe m. Ebe m nọ ka onye ozi m ga-anọkwa.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, Nna m ga-eme ka o nwee ùgwù.