Jọn 12:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ìgwè mmadụ ahụ wee sị ya: “Iwu* kwuru na Kraịst ga-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.+ Oleekwanụ otú i si na-asị na a ga-ewego Nwa nke mmadụ n’elu?*+ Ònye ka Nwa nke mmadụ a bụ?” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:34 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 242
34 Ìgwè mmadụ ahụ wee sị ya: “Iwu* kwuru na Kraịst ga-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.+ Oleekwanụ otú i si na-asị na a ga-ewego Nwa nke mmadụ n’elu?*+ Ònye ka Nwa nke mmadụ a bụ?”