Jọn 12:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jizọs wee sị ha: “Ìhè ahụ ga-anọtụkwu n’etiti unu. Na-ejegharịnụ n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka ọchịchịrị ghara ikpuchi unu. Onye na-ejegharị n’ọchịchịrị anaghị ama ebe ọ na-aga.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:35 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 242
35 Jizọs wee sị ha: “Ìhè ahụ ga-anọtụkwu n’etiti unu. Na-ejegharịnụ n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka ọchịchịrị ghara ikpuchi unu. Onye na-ejegharị n’ọchịchịrị anaghị ama ebe ọ na-aga.+