Jọn 12:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 ka e wee mezuo ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova,* ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ n’ọnụ anyị?*+ Ònyekwa ka Jehova* mere ka ọ mara ike* ya?”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:38 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 1110/1/2008, p. 5
38 ka e wee mezuo ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova,* ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ n’ọnụ anyị?*+ Ònyekwa ka Jehova* mere ka ọ mara ike* ya?”+