Jọn 13:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Jizọs wee sị ya: “Ị̀ ga-enye ndụ* gị n’ihi m? N’eziokwu, ana m asị gị na oké ọkpa agaghị akwa ruo mgbe ị gọnahụrụ m ugboro atọ.”+
38 Jizọs wee sị ya: “Ị̀ ga-enye ndụ* gị n’ihi m? N’eziokwu, ana m asị gị na oké ọkpa agaghị akwa ruo mgbe ị gọnahụrụ m ugboro atọ.”+