Jọn 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’oge na-adịghị anya, ụwa agaghị ahụ m ọzọ, ma unu ga-ahụ m.+ Ebe ọ bụ na m dị ndụ, unu ga-adịkwa ndụ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:19 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 275 Ụlọ Nche,8/1/1990, p. 8
19 N’oge na-adịghị anya, ụwa agaghị ahụ m ọzọ, ma unu ga-ahụ m.+ Ebe ọ bụ na m dị ndụ, unu ga-adịkwa ndụ.