Jọn 14:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Unu nụrụ na m sịrị unu, ‘M na-ala, m ga-alọghachikwutekwa unu.’ Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:28 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 15 Ụlọ Nche,10/15/1993, p. 29
28 Unu nụrụ na m sịrị unu, ‘M na-ala, m ga-alọghachikwutekwa unu.’ Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+