Jọn 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “M gwara unu ihe ndị a ka unu wee nwee ọṅụ m na-enwe, ka e meekwa ka ọṅụ unu zuo ezuo.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2018, p. 20