-
Jọn 16:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ruo ugbu a, unu arịọbeghị otu mkpụrụ ihe n’aha m. Rịọnụ, unu ga-anatakwa, ka e wee mee ka ọṅụ unu zuo ezuo.