Jọn 16:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Lee, oge na-abịa, n’eziokwu, o ruokwala, mgbe a ga-achụsasị unu, onye ọ bụla alaa n’ụlọ ya, unu ahapụkwa naanị m.+ Ma anọghị m naanị m n’ihi na Nna m nọnyeere m.+
32 Lee, oge na-abịa, n’eziokwu, o ruokwala, mgbe a ga-achụsasị unu, onye ọ bụla alaa n’ụlọ ya, unu ahapụkwa naanị m.+ Ma anọghị m naanị m n’ihi na Nna m nọnyeere m.+