Jọn 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jizọs sịrị ya: “Agwara m ndị mmadụ okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọ. E nweghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.
20 Jizọs sịrị ya: “Agwara m ndị mmadụ okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọ. E nweghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.