-
Jọn 18:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụrụ na m kwuru ihe ọjọọ, gbaa akaebe na m kwuru ihe ọjọọ. Ma ọ bụrụ na ihe m kwuru ziri ezi, gịnị mere i ji tie m ihe?”
-