Jọn 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, mgbe ndị isi nchụàjà na ndị nche hụrụ ya, ha tiri mkpu, sị: “Kwụwa ya n’osisi! Kwụwa ya n’osisi!”*+ Paịlet wee sị ha: “Kpọrọnụ ya, jirinụ aka unu gbuo ya* n’ihi na e nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:6 Ụlọ Nche,1/15/1991, p. 8
6 Ma, mgbe ndị isi nchụàjà na ndị nche hụrụ ya, ha tiri mkpu, sị: “Kwụwa ya n’osisi! Kwụwa ya n’osisi!”*+ Paịlet wee sị ha: “Kpọrọnụ ya, jirinụ aka unu gbuo ya* n’ihi na e nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+