Jọn 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụ ụbọchị e ji akwadebe Ememme Ngabiga.*+ Ọ bụ n’ihe dị ka awa nke isii.* O wee gwa ndị Juu, sị: “Leenụ eze unu!” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:14 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 21
14 Ọ bụ ụbọchị e ji akwadebe Ememme Ngabiga.*+ Ọ bụ n’ihe dị ka awa nke isii.* O wee gwa ndị Juu, sị: “Leenụ eze unu!”