Jọn 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kwụwa ya n’osisi!”* Paịlet sịrị ha: “Ọ̀ bụ m gbuo eze unu?” Ndị isi nchụàjà wee sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ́ bụghị Siza.” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 296, 300 Ụlọ Nche,12/15/2005, p. 20
15 Ma ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kwụwa ya n’osisi!”* Paịlet sịrị ha: “Ọ̀ bụ m gbuo eze unu?” Ndị isi nchụàjà wee sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ́ bụghị Siza.”