Jọn 19:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 E nwekwara ihe Paịlet dere ma kụgide ya n’osisi ịta ahụhụ* ahụ. Ihe o dere bụ: “Jizọs onye Nazaret, Eze ndị Juu.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:19 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 298 Ụlọ Nche,2/1/1991, p. 8
19 E nwekwara ihe Paịlet dere ma kụgide ya n’osisi ịta ahụhụ* ahụ. Ihe o dere bụ: “Jizọs onye Nazaret, Eze ndị Juu.”+