-
Jọn 19:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Mgbe ndị agha ahụ kpọgidere Jizọs n’osisi, ha chịịrị uwe elu ya ma kee ya ụzọ anọ, otu ụzọ maka otu onye agha. Ha chịkwaara uwe ime ya. Ma uwe ime ya enweghị ebe a dụkọtara ya n’ihi na a kpara ya akpa si n’elu ruo n’ala.
-