Jọn 19:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọ n’ebe ahụ. Ha wee tinye ogbo na mmanya ahụ gbara ụka, tụkwasị ya n’okporo osisi hisop,* welie ya elu ka o ruo ya n’ọnụ.+
29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọ n’ebe ahụ. Ha wee tinye ogbo na mmanya ahụ gbara ụka, tụkwasị ya n’okporo osisi hisop,* welie ya elu ka o ruo ya n’ọnụ.+