Jọn 19:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ebe ọ bụ ụbọchị e ji akwadebe maka Ụbọchị Izu Ike,+ ndị Juu achọghị ka ozu ha dịrị n’elu osisi ịta ahụhụ+ n’Ụbọchị Izu Ike (n’ihi na Ụbọchị Izu Ike ahụ bụ nke ukwu).+ N’ihi ya, ha rịọrọ Paịlet ka a kụjisịa ha ụkwụ ma bupụ ozu ha. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:31 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 302-303 Ụlọ Nche,5/1/2014, p. 1112/15/2013, p. 19
31 Ebe ọ bụ ụbọchị e ji akwadebe maka Ụbọchị Izu Ike,+ ndị Juu achọghị ka ozu ha dịrị n’elu osisi ịta ahụhụ+ n’Ụbọchị Izu Ike (n’ihi na Ụbọchị Izu Ike ahụ bụ nke ukwu).+ N’ihi ya, ha rịọrọ Paịlet ka a kụjisịa ha ụkwụ ma bupụ ozu ha.