Jọn 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ụbọchị mbụ n’izu, Meri Magdalin bịara n’ili* ahụ n’isi ụtụtụ+ mgbe ọchịchịrị ka gbara. O wee hụ na a kwapụla nkume e ji dọchie ili* ahụ.+
20 N’ụbọchị mbụ n’izu, Meri Magdalin bịara n’ili* ahụ n’isi ụtụtụ+ mgbe ọchịchịrị ka gbara. O wee hụ na a kwapụla nkume e ji dọchie ili* ahụ.+