Jọn 20:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị ọzọ na-eso ụzọ Jizọs wee sị ya: “Anyị hụrụ Onyenwe anyị.” Ma ọ sịrị ha: “Ọ bụrụ na ahụghị m apa ntu n’aka ya, rụnyekwa mkpịsị aka m n’apa ntu ndị ahụ nakwa n’akụkụ ya,+ agaghị m ekweta.”
25 Ndị ọzọ na-eso ụzọ Jizọs wee sị ya: “Anyị hụrụ Onyenwe anyị.” Ma ọ sịrị ha: “Ọ bụrụ na ahụghị m apa ntu n’aka ya, rụnyekwa mkpịsị aka m n’apa ntu ndị ahụ nakwa n’akụkụ ya,+ agaghị m ekweta.”