Jọn 20:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’eziokwu, Jizọs rụkwara ọtụtụ ọrụ ebube* ndị ọzọ n’ihu ndị na-eso ụzọ ya, bụ́ ndị a na-edeghị n’akwụkwọ mpịakọta a.+
30 N’eziokwu, Jizọs rụkwara ọtụtụ ọrụ ebube* ndị ọzọ n’ihu ndị na-eso ụzọ ya, bụ́ ndị a na-edeghị n’akwụkwọ mpịakọta a.+