-
Ọrụ Ndịozi 1:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Otu ụbọchị ha gbakọrọ ka ha kpee ekpere, ụmụnna gbakọrọ ebe ahụ dị ihe dị ka otu narị na iri abụọ (120). Pita biliri, sị: