Ọrụ Ndịozi 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na e dere n’akwụkwọ Abụ Ọma, sị, ‘Ka ebe o bi tọgbọrọ chakoo, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.’+ E dekwara, sị, ‘Ka onye ọzọ rụwa ọrụ* ọ na-arụbu.’+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:20 Ịgba Àmà, p. 18-19 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 113/15/1990, p. 11
20 N’ihi na e dere n’akwụkwọ Abụ Ọma, sị, ‘Ka ebe o bi tọgbọrọ chakoo, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.’+ E dekwara, sị, ‘Ka onye ọzọ rụwa ọrụ* ọ na-arụbu.’+