Ọrụ Ndịozi 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 malite n’oge Jọn mere Jizọs baptizim+ ruo n’ụbọchị Jizọs gbagoro eluigwe.+ Nwoke ahụ ga-abụkwa onye ji anya ya soro anyị hụ na a kpọlitela Jizọs n’ọnwụ.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:22 Ịgba Àmà, p. 18-19
22 malite n’oge Jọn mere Jizọs baptizim+ ruo n’ụbọchị Jizọs gbagoro eluigwe.+ Nwoke ahụ ga-abụkwa onye ji anya ya soro anyị hụ na a kpọlitela Jizọs n’ọnwụ.”+